WAEC 2014 :: IGBO ANSWERS





8) (i)Mgbe umuntakiri huru Kasie, ha chee na- obu enyi Oga Chikwado
(ii) Mkpari di iche iche dakwasiri Kasie n’ihi
na obu onye ikpeazu biara.
(iii) Kasie na-asa akwa kwa ubochi
(iv)Kasie na-akwu onu site n’aka nwunye
Chikwado.
(v) Nwunye Chikwado na-apia Kasie utari.
(vi) Nwunye Chikwado bu Nkechi choro ka
Kasie laa.

(11a) Ilo uwa bu inweta onye
amuru n’udi na obu onye bigoro n’uwa,
onwua, amutakwa ya ozo.

(11b) IHE GA EGBOCHI MMADU ILO UWA:
(i) Onye kpara aru n’obodo
(ii) Onye si n’ajo obara
(iii) onye gburu mmadu nke oha na eze
megidere.

(5a)
(i) ‘Na’ na-aru oru dika njiko.
(ii) ‘Na’ na-aru oru dika mbuuzo
(iii) ‘Na’ na-aru oru dika nyemaka ngwaa
(iv) ‘Na’ dika isingwaa

(5b) Omumatu:
(i)’NA’ DIKA NJIKO:
-Uche na Ada bu umunne
(ii)’NA’ DIKA ENYEMAKA NGWAA:
-Obi na-eri nri
(iii)’NA’ DIKA MBUUZO:
-Uche bara n’ime ulo.
(iv) ‘NA’ DIKA ISINGWAA:
-O napuru ya ihe o ji bia.

(3a)
(i) Udaelu
(ii) Udaala
(iii) Udansuda
(3b) OMUMATU:

(i) Udaelu:
áká =hand
ányá=eye
ághá=war

(ii) Udaala
ènwè=monkey
ìsì=blind
ìtè=pot
(iii) Udansuda:
îgwê=iron
êzê=king
ôzô=title

PLS CHANGE THIS SIGN (^) TO (-)


Disneyland 1972 Love the old s